mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Anambara Steeti ![]() |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 ![]() |
nhazi ọnọdụ | 6°15′0″N 7°10′0″E ![]() |
Awka North bu Lokal Goomenti nke di na Anambara Steeti,na Odida anyanwu Naijiria. Obodo ndi enwegasiri n'Ime ya gunyere Oba Ofemili,Ugbene,Ebenebe,Achalla(nke bu Isi ya),Urum, Amanuke,Isu Aniocha,Mgbakwu,Ugbenu.